Heavenly Life Choir is a fiery wing of a revival and gospel oriented church called Heavenly Life Bible Church which has her headquarters at Ubaha Umunze in Orumba South Local Government Area Anambra State, Nigeria. This church is a great force in Umunze and across Orumba as a whole widely recognized for her uniqueness in the word, prayers and worship defining the vision and passion of the leader, Apostle Samuel Mbanusi.
Download - Heavenly Life Choir - kam no nso gi
Lyrics
KAM NỌ NSO GỊ
Onye nwem Jisọs
Achọrọm ịbụ enyi gị
Onye nwem Jisọs
Achọrọm ịdị ka gị
Ihe ụtọ mụ nile
Bụrụ nanị na gị
_Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Weghachị mkpụrụ obi mo
Kam hụta amara n’iru gị
Jehova, ka mụ nọ nso gị_
Ndụ moo bụrụ
Ihe dị nsọ nye gị
Ndụ moo bụrụ
Mpụta ihe ndụ gị
Gosi mụ iru gị
Kam si na ya dị ndụ
_Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Weghachị mkpụrụ obi moo
Kam hụta amara n’iru gị
Jehova, ka mụ nọ nso gị_
Wezụgam Jisọs
N’ihụnanya nke onwe
Biko nyem Jisọs
Obi nke eji eso gị
Ka ihe nile m na-achọ
Bụrụ ihe Ị na-achọ
_Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Ka mụ nọ nso gị
Weghachị mkpụrụ obi mo
Kam hụta amara n’iru gị
Jehova, ka mụ nọ nso gị_